Loading...

Download
  • Genre:Gospel
  • Year of Release:2023

Lyrics

Ikem (Reggae Version) ft. Amarachi - Ebuka D'Great

...

Chukwu nna nke amamihe

Onye kere Eligwe n’uwa

Nnam ooo

Nara ekele….mgbenile

There is no other name on earth

And no other name in heaven

That can challenge your supremacy

Ezem…(everybody sing Ike)

Ikem oooooo ikem ooooo

Umem oooo umem ooooo

Okwa so gi bu ikem ooo father….

Ikem oooo ikem oooo

Umem oooo Umem ooooo

Okwa nani gi bu ikem ooo ezem

Mmuo n’eri mmuo Jesus

Oke mmuo n’eri oke Aja

Agbaruo ngene ekuru ngene ñuo

Ebighiebi Eligwe k’ibu

Echetawom ihe ineme Eze ebube

Mwe tuonu gi oke mmuo

Ebighiebi Eligwe

Ezem ebetuorom gi papa

Odighi onye dika gi eze ebube

Ikuku ama n’onya chukwu m oo

Oke mmuo oke mmuo k’ibu eze

Ike ka Ike papa oooo

Oje na mmuo oje na mmadu eeee

Onu n’ekwurum k’ibu papa eze ebube

Daddy oo daddym oooo

Chimara obim

Gini kam ga enye k’ozuo

Idi UKWU gi papa o papa o

Ikariri ihe m chere n’ibu oo

Eche n’isi uzo a isi uzo ozo oooo

Ike ka Ike Ike ka Ike Ike ka Ike Ike ka Ike ooo

Ozowara olaa

Daddy eeee onyedika gi oo

Onye mere onye isi wee hu uzo

Okwa gi mere onye ngworo bilie ga Ije

Ezem ahubeghim mgbanwe n’ime gi

Onye nwere gi nwere ihe

Onye juru gi jukwara ndu ya

Chukwu omam eee nara ekele eeee

Nara nara nara nara nara

Nara otito nke mburu bia

Ikem eeeeee

Umem eeeeeee

Eze ndi Eze Nara imamma wowowo

Odighi onyedika gi oooo

Odighi onye n’eme k’isi eme oo

Aka n’ehicha Anya Miri

Chi n’ekwuru onye n’adighi onye n’ekwuru ya

Eze ndi Eze

Okwa gi bu ikem oo ezebube

Obu gi bu umem oooo

You showed me your mercy

When I had no strength

You showed me your compassion

Even when I don’t deserve it

Ebubedike odogwum oooo

Nganga m ee

Chim ooo

Chim ooo

Chim ooo

Chim ooo

Nara ekele

The only covenant keeping God

Ikem ooo ikem ooo

Umem ooo umem ooo

Okwa so gi bu ikem oo

Father

Ikem ooo ikem ooo

Umem ooo umem ooo

Okwa nanigi bu ikem ezem

+

      -   or   -

      -   or   -

      NG +234

          Please Select A Playlist

          Add New Playlist

          Share on

          Embed: Love & Light EP

          Custom Size :

          • Default
          • Desktop(300*600)
          • Mobile(300*250)

          Type :

          • HTML/HTML5 (WordPress Supported)
          Get Boomplay Premium
          for
          Payment Method
          Pay With
            Review and pay
            Order Date
            Payment Method
            Due Today
            Flutterwave
              Subscription Successful

              Congratulations! You have successfully activated Boomplay 1 Month Premium.

              Now you have access to all the features of Boomplay App.
              Payment Failed

              Please check your balance and then try again.

              You'll lose your subscription if we don't have a working payment method for your account, so please check your payment details.
              Need help? Contact Boomplay Subscription Support.
              Payment Processing...
              10 s

              Payment is being processed by . Please wait while the order is being comfirmed.

              Payment Processing
              Your order is processing, and it may take up to a few days for the service provider to handle your payment. Please kindly stay tuned and check your order status in ‘User Center’.
              About Order Status